-
Matiu 13:41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 Nwa nke mmadụ ga-eziga ndị mmụọ ozi ya, ha ga-esikwa n’Alaeze ya chịkọta ndị niile na-eme ka ndị ọzọ mee mmehie nakwa ụmụ mmadụ ndị na-emebi iwu.
-