Jems 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ n’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma, nke zukwara okè.+ Ọ na-esi n’aka Chineke, bụ́ Nna kere ìhè na-esi n’eluigwe, abịa.+ Chineke adịghị ka onyinyo na-anaghị anọ otu ebe, nke na-agbanwekwa agbanwe.+ 1 Jọn 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, anyị na-ezikwa ya unu: Chineke bụ ìhè,+ e nweghịkwa ihe ọ bụla jikọrọ ya na ọchịchịrị.*
17 Ọ bụ n’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma, nke zukwara okè.+ Ọ na-esi n’aka Chineke, bụ́ Nna kere ìhè na-esi n’eluigwe, abịa.+ Chineke adịghị ka onyinyo na-anaghị anọ otu ebe, nke na-agbanwekwa agbanwe.+
5 Ihe a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, anyị na-ezikwa ya unu: Chineke bụ ìhè,+ e nweghịkwa ihe ọ bụla jikọrọ ya na ọchịchịrị.*