-
Jenesis 1:29, 30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Chineke wee sị: “Lee, enyela m unu obere osisi niile na-amị mkpụrụ bụ́ ndị dị n’ebe niile n’ụwa nakwa nnukwu osisi ọ bụla na-amị mkpụrụ. Ha ga-abụ nri unu.+ 30 Ma, enyela m anụ ọhịa ọ bụla nọ n’ụwa na anụ ọ bụla na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla dị ndụ* na-agagharị n’ụwa ahịhịa ndụ niile ka ha bụrụ nri ha.”+ O wee dị otú ahụ.
-