Jenesis 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Chineke wee mee ka e nwee nnukwu ihe abụọ na-enye ìhè. O mere ka nke ukwu na-enye ìhè n’ehihie,+ mee ka nke nta na-enye ìhè n’abalị. O mekwara ka e nwee kpakpando dị iche iche.+ Abụ Ọma 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ na-esi n’otu nsọtụ eluigwe apụtaGaa gburugburu ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ E nweghịkwa ebe okpomọkụ ya na-anaghị eru. Jeremaya 31:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 E nwere ihe Jehova kwuru. Ọ bụ yanwa kere anyanwụ ka ọ na-enye ìhè n’ehihie,Tiekwa iwu ka ọnwa na kpakpando na-enye ìhè n’abalị. Ọ bụ ya na-eme ka oké osimiri na-eme mkpọtụ, na-emekwa ka ọ na-amali elu. Aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ O kwuru, sị:
16 Chineke wee mee ka e nwee nnukwu ihe abụọ na-enye ìhè. O mere ka nke ukwu na-enye ìhè n’ehihie,+ mee ka nke nta na-enye ìhè n’abalị. O mekwara ka e nwee kpakpando dị iche iche.+
6 Ọ na-esi n’otu nsọtụ eluigwe apụtaGaa gburugburu ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ E nweghịkwa ebe okpomọkụ ya na-anaghị eru.
35 E nwere ihe Jehova kwuru. Ọ bụ yanwa kere anyanwụ ka ọ na-enye ìhè n’ehihie,Tiekwa iwu ka ọnwa na kpakpando na-enye ìhè n’abalị. Ọ bụ ya na-eme ka oké osimiri na-eme mkpọtụ, na-emekwa ka ọ na-amali elu. Aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ O kwuru, sị: