Jenesis 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke kpọrọ ìhè ahụ Ehihie, ma ọ kpọrọ ọchịchịrị ahụ Abalị.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke mbụ. Abụ Ọma 74:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ gị nwe ehihie na abalị. Ọ bụ gị kere ìhè na anyanwụ.+ Aịzaya 45:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M na-eke ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị.+ M na-eme ka e nwee udo,+ na-emekwa ka e nwee ọdachi.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, na-eme ihe a niile.
5 Chineke kpọrọ ìhè ahụ Ehihie, ma ọ kpọrọ ọchịchịrị ahụ Abalị.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke mbụ.
7 M na-eke ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị.+ M na-eme ka e nwee udo,+ na-emekwa ka e nwee ọdachi.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, na-eme ihe a niile.