Ilu 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova ji amamihe tọọ ntọala ụwa.+ O ji nghọta mee ka eluigwe kwụsie ike.+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+
12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+