Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+ Abụ Ọma 145:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị na-asaghe aka gị,Were ihe na-agụ ihe ọ bụla dị ndụ nyejuo ya afọ.+
9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+