Emọs 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “N’ihi na Jehova gwara ndị Izrel, sị: ‘Chọọnụ m ka unu wee dịrị ndụ.+ Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+
3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+