2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+ 2 Samuel 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, Absalọm na ndị Izrel niile na-akwado ya gara Jeruselem. Ahitofel+ sokwa ya.
12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+