-
Ọpụpụ 14:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ha sịrị Mosis: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe a na-eli ozu n’Ijipt mere i ji kpọta anyị ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt? 12 Ọ̀ bụ na anyị agwaghị gị agwa n’Ijipt, sị, ‘Hapụ anyị ka anyị jewere ndị Ijipt ozi’? N’ihi na ọ kaara anyị mma ijere ndị Ijipt ozi kama ịnwụ n’ala ịkpa.”+
-