Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+ Joshụa 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ụmụ Manase enwelighị ike iweghara obodo ndị a. Ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+ Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma, ndị Benjamin achụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem. N’ihi ya, ndị Jebus na ndị Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+
21 Ma, ndị Benjamin achụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem. N’ihi ya, ndị Jebus na ndị Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+