Ndị Ikpe 10:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma Jehova sịrị ndị Izrel: “Ọ̀ bụ na anapụtaghị m unu n’aka ndị Ijipt+ nakwa n’aka ndị Amọraịt,+ ndị Amọn,+ ndị Filistia, 12 ndị Saịdọn, Amalek, na Midian mgbe ha kpagburu unu? Mgbe unu besaara m ákwá, m napụtara unu n’aka ha. 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova wee si n’aka Jerubel+ na Bidan na Jefta+ na mụnwa bụ́ Samuel+ napụta unu n’aka ndị iro unu, ka obi ruo unu ala ebe unu bi.+
11 Ma Jehova sịrị ndị Izrel: “Ọ̀ bụ na anapụtaghị m unu n’aka ndị Ijipt+ nakwa n’aka ndị Amọraịt,+ ndị Amọn,+ ndị Filistia, 12 ndị Saịdọn, Amalek, na Midian mgbe ha kpagburu unu? Mgbe unu besaara m ákwá, m napụtara unu n’aka ha.
11 Jehova wee si n’aka Jerubel+ na Bidan na Jefta+ na mụnwa bụ́ Samuel+ napụta unu n’aka ndị iro unu, ka obi ruo unu ala ebe unu bi.+