-
Abụ Ọma 60:6-8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị:
“M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+
M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nye ndị m chọrọ.+
7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+
Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi.
Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+
8 Moab bụ efere m ji asa ihe.+
M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+
M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+
-