Abụ Ọma 68:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Bụkuonụ Chineke abụ. Bụọnụ abụ iji too aha ya.+ Bụkuonụ Onye na-agafe n’ọzara* abụ. Aha ya bụ Jaa.*+ Ṅụrịanụ ọṅụ n’ihu ya. Abụ Ọma 113:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 113 Toonụ Jaa!* Unu ndị ohu Jehova, toonụ ya. Toonụ aha Jehova. Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike.
4 Bụkuonụ Chineke abụ. Bụọnụ abụ iji too aha ya.+ Bụkuonụ Onye na-agafe n’ọzara* abụ. Aha ya bụ Jaa.*+ Ṅụrịanụ ọṅụ n’ihu ya.
19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike.