Abụ Ọma 77:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-atụgharị uche n’ọrụ gị niile,Chebakwara ihe dị iche iche ị na-eme echiche.+ Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*
5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*