Abụ Ọma 89:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ m+Ma ọ bụ gbanwee ihe m ji ọnụ m kwuo.+ Abụ Ọma 105:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ na-echeta nkwa o kwere* ruo otu puku ọgbọ.+