-
Aịzaya 55:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ihi na dị ka mmiri si esi n’eluigwe ezo, snoo esikwa n’eluigwe daa,
Ma, ha anaghị alaghachi ebe ahụ ruo mgbe ha dere ala, mee ka ihe a kụrụ na ya puo, meekwa ka ọ mịa mkpụrụ,
Onye chọrọ ịgha mkpụrụ enwee mkpụrụ ọ ga-agha, onye chọrọ iri ihe enweekwa ihe ọ ga-eri,
Ihe m kwuru ga-emezurịrị otú ahụ m si kwuo ya.
-