Ọpụpụ 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-akpọrọ unu ka unu bụrụ ndị m, m ga-abụkwa Chineke unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, onye na-akpọpụta unu n’Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ. Ọpụpụ 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu ga-abụrụ m alaeze nke ndị nchụàjà na-achị na ya nakwa mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ndị Izrel.” Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya.+ Ọ bụ Jekọb ka o ketara.+
7 M ga-akpọrọ unu ka unu bụrụ ndị m, m ga-abụkwa Chineke unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, onye na-akpọpụta unu n’Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ.
6 Unu ga-abụrụ m alaeze nke ndị nchụàjà na-achị na ya nakwa mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ndị Izrel.”