Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+ Ndị Ikpe 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, mgbe i si na Sia pụta,+Mgbe i si n’ala Ịdọm zọrọ ije pụta,Ala mara jijiji, mmiri sikwa n’eluigwe zoo. Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike.
18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+
4 Jehova, mgbe i si na Sia pụta,+Mgbe i si n’ala Ịdọm zọrọ ije pụta,Ala mara jijiji, mmiri sikwa n’eluigwe zoo. Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike.