Joshụa 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 mgbe Jehova bụ́ Chineke anyị mere ka Osimiri Jọdan taa n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafechara. Otú ahụkwa ka Jehova bụ́ Chineke anyị mere ka Oké Osimiri Uhie taa n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafechara.+
23 mgbe Jehova bụ́ Chineke anyị mere ka Osimiri Jọdan taa n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafechara. Otú ahụkwa ka Jehova bụ́ Chineke anyị mere ka Oké Osimiri Uhie taa n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafechara.+