1 Ihe E Mere 16:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Toonụ aha Jehova dị ebube.+ Jirinụ onyinye bịa ebe ọ nọ.+ Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.*+ 30 Ndị niile bi n’ụwa, maanụ jijiji n’ihu ya. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*+
29 Toonụ aha Jehova dị ebube.+ Jirinụ onyinye bịa ebe ọ nọ.+ Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.*+ 30 Ndị niile bi n’ụwa, maanụ jijiji n’ihu ya. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*+