33 Na-emenụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,+ ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ unu ga-enweta.+
23 Kama, m gwara ha, sị: “Ọ bụrụ na unu erubere m isi, m ga-abụ Chineke unu, unu ga-abụkwa ndị m.+ Ọ bụrụkwa na unu edebe iwu niile m nyere unu, ihe ga-agaziri unu.”’+