Joshụa 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ugbu a, ọ bụrụ na ife Jehova adịghị unu mma, họrọnụ taa onye unu ga-efe,+ ma ọ̀ bụ chi niile nna nna unu hà fere n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis,+ ma ọ̀ bụ chi niile nke ndị Amọraịt, ndị unu bi n’ala ha.+ Ma, mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova.”
15 Ugbu a, ọ bụrụ na ife Jehova adịghị unu mma, họrọnụ taa onye unu ga-efe,+ ma ọ̀ bụ chi niile nna nna unu hà fere n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis,+ ma ọ̀ bụ chi niile nke ndị Amọraịt, ndị unu bi n’ala ha.+ Ma, mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova.”