Abụ Ọma 118:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M kpọkuru Jaa* n’oge m na-ata ahụhụ. Jaa zara m wee kpọba m ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.*+