1 Ndị Eze 8:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Ya mee ka obi anyị dịrị ebe ọ nọ,+ ka anyị nwee ike na-eso ụzọ ya niile, na-eme ihe ndị o kpebiri, na-edebe iwu ya, na-emekwa ihe ndị o kwuru, bụ́ ihe ndị ọ gwara nna nna anyị hà ka ha na-eme.
58 Ya mee ka obi anyị dịrị ebe ọ nọ,+ ka anyị nwee ike na-eso ụzọ ya niile, na-eme ihe ndị o kpebiri, na-edebe iwu ya, na-emekwa ihe ndị o kwuru, bụ́ ihe ndị ọ gwara nna nna anyị hà ka ha na-eme.