-
Abụ Ọma 86:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mee ka ndị kpọrọ m asị hụ ihe ọma ndị ị na-emere m,
Ka ihere wee mee ha.
N’ihi na Jehova, ọ bụ gị na-enyere m aka, na-akasikwa m obi.
-