Abụ Ọma 89:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na m sịrị: “Ịhụnanya gị* ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.+ I meekwala ka o doo anya n’eluigwe na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.” Abụ Ọma 119:152 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 152 Ọ dịla anya m mụtara gbasara iwu gị,Na i nyere iwu ndị ahụ ka ha dịruo mgbe ebighị ebi.+
2 N’ihi na m sịrị: “Ịhụnanya gị* ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.+ I meekwala ka o doo anya n’eluigwe na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.”