Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 18:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Unu ga na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m kpebiri. Onye ọ bụla na-eme otú a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.+ Abụ m Jehova.

  • Diuterọnọmi 30:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ọ bụrụ na unu egee ntị n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu, nke m na-enye unu taa, unu ewee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ na-eme uche ya, na-edebe ihe o nyere n’iwu, na-eso ntụziaka ya, na-emekwa ihe ndị o kpebiri, unu ga-adị ndụ+ ma mụbaa, Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzikwa unu n’ala ahụ unu na-aga iweghara.+

  • Jọn 6:63
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ.+ Anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ, ọ na-enyekwa ndụ.+

  • Ndị Rom 10:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’ihi na Mosis dere banyere ihe Iwu ahụ kwuru bụ́ ezi omume, sị: “Onye na-eme ihe ndị a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya