Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 101:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Agaghị m edowe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m. M kpọrọ omume ndị na-akwụsị ime ihe dị mma asị.+ E nweghị ihe jikọrọ mụ na ha. Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+ Ilu 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye ezi omume kpọrọ ụgha asị,+Ma ihe ndị ajọ omume na-eme na-emechu ha ihu, na-emenyekwa ha ihere. Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
3 Agaghị m edowe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m. M kpọrọ omume ndị na-akwụsị ime ihe dị mma asị.+ E nweghị ihe jikọrọ mụ na ha.
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+
5 Onye ezi omume kpọrọ ụgha asị,+Ma ihe ndị ajọ omume na-eme na-emechu ha ihu, na-emenyekwa ha ihere.
9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*