1 Ndị Eze 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ịlaịja bịakwuteziri ha niile, sị ha: “Olee mgbe unu ga-akwụsị ịkwụ ụzọ ebe abụọ?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya,+ Ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ma ha ekwughị ihe ọ bụla. Mkpughe 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebe ọ bụ na unu dị ṅaraṅara, unu ekpoghị ọkụ,+ unu ajụghịkwa oyi,+ m ga-agbụpụ unu n’ọnụ m.
21 Ịlaịja bịakwuteziri ha niile, sị ha: “Olee mgbe unu ga-akwụsị ịkwụ ụzọ ebe abụọ?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya,+ Ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ma ha ekwughị ihe ọ bụla.