Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “E nweghị onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”+
2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+