Abụ Ọma 119:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mee ka m na-aghọta ihe,Ka m wee na-erubere iwu gị isi,Jirikwa obi m niile na-edebe ha.