Jeremaya 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, mgbe m hụrụ okwu gị, m riri ya.*+ Okwu gị meziri ka m na-aṅụrị ọṅụ, obi ana-atọkwa m ụtọ,N’ihi na m na-aza aha gị.
16 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, mgbe m hụrụ okwu gị, m riri ya.*+ Okwu gị meziri ka m na-aṅụrị ọṅụ, obi ana-atọkwa m ụtọ,N’ihi na m na-aza aha gị.