Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Luk 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.
7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Luk 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.
4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị (100) atụrụ, ka ọ ga-abụ, otu n’ime ha fuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.