Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 6:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ka Devid na ndị Izrel niile bu Igbe Jehova na-alọta,+ ha nọ na-eti mkpu,+ na-aṅụrị ọṅụ, na-afụkwa opi.+

  • Abụ Ọma 27:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova.

      Ọ bụ ihe m na-achọ.

      Ka m biri n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile,+

      Ka m wee na-ahụ otú Jehova si dị mma,

      Na-enwekwa obi ụtọ ka m na-ele ụlọ nsọ ya anya.+

  • Abụ Ọma 42:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 M cheta ihe ndị a, ọ na-eme ka m gwa gị ihe niile dị m n’obi,

      N’ihi na e nwere mgbe m na-eso ìgwè mmadụ aga.

      M na-akwụ ha n’ihu, anyị ejiri nwayọọ nwayọọ na-aga n’ụlọ Chineke.

      Anyị na-eti mkpu ọṅụ ka anyị na-aga, na-abụkwa abụ ekele

      Ka ìgwè mmadụ ndị na-eme ememme.+

  • Abụ Ọma 84:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 N’ihi na ịnọ otu ụbọchị n’ogige ụlọ gị dị mma karịa ịnọ otu puku ụbọchị n’ebe ọ bụla ọzọ.+

      Ọ kaara m mma iguzo ọtọ na-eje ozi* n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m

      Kama ibi n’ụlọikwuu ndị ajọ omume.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya