-
Diuterọnọmi 17:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Ọ bụrụ na e nwee okwu siiri unu ezigbo ike ikpebi n’otu n’ime obodo unu, ma ọ̀ bụ okwu gbasara onye gburu mmadụ*+ ma ọ bụ onye gbara mmadụ akwụkwọ ma ọ bụ merụọ mmadụ ahụ́ ma ọ bụkwanụ ya abụrụ na e nwere ihe ọzọ na-ese okwu, unu ga-ewere okwu ahụ gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ.+ 9 Gakwurunụ ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nakwa onye bụ́ onyeikpe+ n’oge ahụ. Kọọrọnụ ha ihe merenụ. Ha ga-ekpebiri unu okwu ahụ.+
-