2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 1 Ndị Eze 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze jikwa ọdụ́ rụọ otu nnukwu ocheeze+ ma were ọlaedo a nụchara anụcha machie ya.+ 1 Ihe E Mere 29:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Solomọn nọchiri Devid nna ya, nọrọ n’ocheeze Jehova+ na-achị. Ihe nọkwa na-agaziri ya, ndị Izrel niile ana-erubekwara ya isi.
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
23 Solomọn nọchiri Devid nna ya, nọrọ n’ocheeze Jehova+ na-achị. Ihe nọkwa na-agaziri ya, ndị Izrel niile ana-erubekwara ya isi.