Abụ Ọma 54:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Chineke bụ onye na-enyere m aka.+ Jehova nọnyeere ndị na-akwado m.* Abụ Ọma 118:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nọnyeere m. Agaghị m atụ egwu.+ Gịnị ka mmadụ ga-emeli m?+