16 M ga-eduru ndị ìsì gaa n’ụzọ ha na-amaghị.+
M ga-emekwa ka ha jee ije n’okporo ụzọ ha na-amaghị.+
M ga-eme ka ìhè dị n’ebe gbara ọchịchịrị n’ihu ha,+
Meekwa ka ala dị ndakoro ndakoro dị larịị.+
Ọ bụ ihe ndị a ka m ga-emere ha. M gaghịkwa ahapụ ha.”