-
Joshụa 2:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 sị ha: “Ama m na Jehova ga-enye unu ala a.+ Ụjọ unu ejidela anyị,+ ndị niile bi n’ala a chịzi obi n’aka n’ihi unu.+ 10 N’ihi na anyị nụrụ otú Jehova si mee ka Oké Osimiri Uhie taa, unu esi na ya gafee mgbe unu si n’Ijipt na-apụta.+ Anyị nụkwara ihe unu mere Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt, ndị unu lara n’iyi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.
-