Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 112 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] Onye na-atụ egwu Jehova na-enwe obi ụtọ,+ב [Bet]Ya bụ, onye iwu ya na-amasị nke ukwuu.+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Kraịst nọ n’ụwa, o kpesiri ekpere ike, besie ákwá ike ma jiri anya mmiri rịọ+ Onye nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ. A nụkwara ekpere ya n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke.
112 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] Onye na-atụ egwu Jehova na-enwe obi ụtọ,+ב [Bet]Ya bụ, onye iwu ya na-amasị nke ukwuu.+
7 Mgbe Kraịst nọ n’ụwa, o kpesiri ekpere ike, besie ákwá ike ma jiri anya mmiri rịọ+ Onye nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ. A nụkwara ekpere ya n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke.