Ọpụpụ 23:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ime agaghị na-apụ ụmụ nwaanyị unu, unu agaghịkwa enwe ụmụ nwaanyị aga.+ M ga-eme ka unu dịtee ndụ aka.* Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Lee, ụmụ* bụ onyinye si n’aka Jehova.+ Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ Chineke na-akwụ.+
26 Ime agaghị na-apụ ụmụ nwaanyị unu, unu agaghịkwa enwe ụmụ nwaanyị aga.+ M ga-eme ka unu dịtee ndụ aka.*