Abụ Ọma 127:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ mmadụ mụrụ mgbe ọ bụ okorobịa+Dị ka akụ́ dike chị n’aka. 5 Onye ji ha kpojuo akpa akụ́ ya na-enwe obi ụtọ.+ A gaghị emenye ha* ihereN’ihi na ha* na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá obodo.
4 Ụmụ mmadụ mụrụ mgbe ọ bụ okorobịa+Dị ka akụ́ dike chị n’aka. 5 Onye ji ha kpojuo akpa akụ́ ya na-enwe obi ụtọ.+ A gaghị emenye ha* ihereN’ihi na ha* na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá obodo.