1 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Kiriat-jierim wee bịa buru Igbe Jehova buga n’ụlọ Abinadab+ dị n’ugwu. Ha dokwara Elieza nwa ya nsọ ka ọ na-eche Igbe Jehova nche. 1 Ihe E Mere 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid na ndị Izrel niile gawaziri Beala,+ si ya ruo Kiriat-jierim, nke dị na Juda, ka ha si ebe ahụ bute Igbe ezi Chineke, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ndị mmadụ na-aga ebe Igbe ahụ dị na-akpọ aha Jehova.
7 Ndị Kiriat-jierim wee bịa buru Igbe Jehova buga n’ụlọ Abinadab+ dị n’ugwu. Ha dokwara Elieza nwa ya nsọ ka ọ na-eche Igbe Jehova nche.
6 Devid na ndị Izrel niile gawaziri Beala,+ si ya ruo Kiriat-jierim, nke dị na Juda, ka ha si ebe ahụ bute Igbe ezi Chineke, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ndị mmadụ na-aga ebe Igbe ahụ dị na-akpọ aha Jehova.