-
2 Ihe E Mere 6:41, 42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 Jehova Chineke, ka gị na igbe ọgbụgba ndụ, nke na-egosi na ị dị ike, nọrọ ebe a zuru ike.+ Jehova Chineke, ka ndị nchụàjà gị na-egosi na ọ bụ gị na-azọpụta mmadụ.* Ka ndị na-erubere gị isi ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+ 42 Jehova Chineke, ajụla onye i tere mmanụ.+ Cheta otú i si gosi Devid ohu gị na ị hụrụ ya n’anya.”+
-