Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke nọ n’obodo ahụ.+ A gaghị akwatuli ya. Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+ Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova nke ụsụụ ndị agha abụrụla Eze+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem. Ọchịchị ya ga-adị ebube n’anya ndị okenye ndị ya.*+ N’ihi otú ọchịchị ya si dị ebube, ọnwa gbazuru agbazu ga-agba ọchịchịrị. Anyanwụ na-achasi ike ga-agbakwa itiri.+
23 Jehova nke ụsụụ ndị agha abụrụla Eze+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem. Ọchịchị ya ga-adị ebube n’anya ndị okenye ndị ya.*+ N’ihi otú ọchịchị ya si dị ebube, ọnwa gbazuru agbazu ga-agba ọchịchịrị. Anyanwụ na-achasi ike ga-agbakwa itiri.+