1 Ndị Eze 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 M ga-enye nwa ya otu ebo, ka e nwee onye si n’ezinụlọ ohu m Devid ga na-achị* n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m. 1 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma n’ihi Devid,+ Jehova bụ́ Chineke Abaịjam họpụtara onye si n’ezinụlọ Abaịjam ka ọ na-achị Jeruselem.*+ Chineke ekweghịkwa ka a kpa Jeruselem aka. 2 Ihe E Mere 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehova achọghị ịla ezinụlọ Devid n’iyi, n’ihi na ya na Devid gbara ndụ,+ ya ekwe ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+
36 M ga-enye nwa ya otu ebo, ka e nwee onye si n’ezinụlọ ohu m Devid ga na-achị* n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m.
4 Ma n’ihi Devid,+ Jehova bụ́ Chineke Abaịjam họpụtara onye si n’ezinụlọ Abaịjam ka ọ na-achị Jeruselem.*+ Chineke ekweghịkwa ka a kpa Jeruselem aka.
7 Ma Jehova achọghị ịla ezinụlọ Devid n’iyi, n’ihi na ya na Devid gbara ndụ,+ ya ekwe ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+