Mkpughe 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu niile bụ́ ndị ohu ya,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị ukwu na ndị nta.”+
5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu niile bụ́ ndị ohu ya,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị ukwu na ndị nta.”+