Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 9:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 O nweghị ọrụ ọzọ e nyere ndị na-abụ abụ, ndị isi ezinụlọ ndị Livaị, ndị na-anọ n’ọnụ ụlọ ndị dị n’ụlọ nsọ,* n’ihi na ha na-arụ ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.

  • 1 Ihe E Mere 23:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 A gụrụ ndị Livaị ọnụ, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe. Ihe a so n’ihe ikpeazụ Devid kwuru ka e mee.

  • 1 Ihe E Mere 23:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Ha na-anọkwa ebe ahụ n’ụtụtụ ọ bụla+ nakwa ná mgbede ọ bụla na-ekele Jehova, na-etokwa ya.+

  • Luk 2:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a. Ụkwụ ya anaghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ. Ọ na-eje ozi dị nsọ ehihie na abalị, na-ebu ọnụ, na-ekpesikwa ekpere ike.

  • Mkpughe 7:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu ocheeze Chineke. Ha na-ejekwara ya ozi n’ụlọ nsọ ya ehihie na abalị. Chineke, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ ga-echebekwa ha.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya