-
1 Samuel 16:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mgbe ha batara, ya ahụ Elayab,+ ọ sịrị: “N’eziokwu, onye a bụ onye Jehova tere mmanụ.” 7 Ma Jehova sịrị Samuel: “Elela otú ọ dị n’anya na otú o toruru ogologo,+ maka na ọ bụghị ya ka m họọrọ. N’ihi na ọ bụghị otú mmadụ si ahụ ihe ka Chineke si ahụ. Mmadụ na-ahụ ihe anya na-ahụ, ma Jehova na-ahụ ihe dị n’obi.”+
-